N'ala Igbo, e nwere ọtụtụ nsọala zụrụ Igbo ọnụ nke na onye meerụọ ya, ọ kpụọ arụ. O meghị etu ahụ, e rie ya nha maọbụ a mapụ ya n'obodo. I ga-egbu ụdịrị ...
Mana ụfọdụ ndị ọkachamaara Afrịka n'akụkọ ihe mere kpọrọ ya bụ akụkọ 'iji ugo ama atụ nwa nza'. Oge gboo, ọtụtụ mba dị iche ...